Obedaya 1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ọhụụ Obedaya* hụrụ: Ihe a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru banyere Ịdọm:+ “Anyị anụla ozi Jehova ziri. E nwere onye ozi e zigara ná mba dị iche iche, ya ana-asị: ‘Bilienụ, ka anyị jikere ịlụso ya agha.’”+
1 Ọhụụ Obedaya* hụrụ: Ihe a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru banyere Ịdọm:+ “Anyị anụla ozi Jehova ziri. E nwere onye ozi e zigara ná mba dị iche iche, ya ana-asị: ‘Bilienụ, ka anyị jikere ịlụso ya agha.’”+