Obedaya 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 I kwesịghị ịnọ na-achị nwanne gị ọchị n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya.+ I kwesịghị ịṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere ndị Juda n’ụbọchị a na-ebibi ha.+ I kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ha na-ata ahụhụ. Obedaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12 Ụbọchị Jehova, p. 112-113
12 I kwesịghị ịnọ na-achị nwanne gị ọchị n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya.+ I kwesịghị ịṅụrị ọṅụ n’ihi ihe mere ndị Juda n’ụbọchị a na-ebibi ha.+ I kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ha na-ata ahụhụ.