Obedaya 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi na ụbọchị Jehova nke ga-abịakwasị mba niile dị nso.+ Otú i si mesoo ndị ọzọ ka a ga-esi emeso gị.+ Ihe i mere ndị ọzọ ga-alọghachi n’isi gị.
15 N’ihi na ụbọchị Jehova nke ga-abịakwasị mba niile dị nso.+ Otú i si mesoo ndị ọzọ ka a ga-esi emeso gị.+ Ihe i mere ndị ọzọ ga-alọghachi n’isi gị.