Obedaya 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụlọ Jekọb ga-aghọ ọkụ,Ụlọ Josef aghọọ ire ọkụ. Ụlọ Ịsọ ga-adịkwa ka ahịhịa ọka. Ha ga-amụnye ụlọ Ịsọ ọkụ ma repịa ya. A gaghịkwa enwe onye si n’ụlọ Ịsọ ga-afọ ndụ,+N’ihi na Jehova ekwuola ya.
18 Ụlọ Jekọb ga-aghọ ọkụ,Ụlọ Josef aghọọ ire ọkụ. Ụlọ Ịsọ ga-adịkwa ka ahịhịa ọka. Ha ga-amụnye ụlọ Ịsọ ọkụ ma repịa ya. A gaghịkwa enwe onye si n’ụlọ Ịsọ ga-afọ ndụ,+N’ihi na Jehova ekwuola ya.