Obedaya 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha ga-eweghara Negeb* nakwa ala Ịsọ bụ́ ugwu ugwu,+Wegharakwa Shefila* na ala ndị Filistia.+ Ha ga-eweghara ala Ifrem nakwa ala Sameria,+Benjamin ga-ewegharakwa Gilied.
19 Ha ga-eweghara Negeb* nakwa ala Ịsọ bụ́ ugwu ugwu,+Wegharakwa Shefila* na ala ndị Filistia.+ Ha ga-eweghara ala Ifrem nakwa ala Sameria,+Benjamin ga-ewegharakwa Gilied.