Obedaya 20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ndị e si ná mgbidi a siri ike+ dọrọ n’agha,Ya bụ, ndị Izrel, ga-enwezi ala ndị Kenan ruo Zarefat.+ Ndị e si na Jeruselem dọrọ n’agha, bụ́ ndị nọ na Sefarad, ga-ebirizi n’obodo ndị dị na Negeb.+
20 Ndị e si ná mgbidi a siri ike+ dọrọ n’agha,Ya bụ, ndị Izrel, ga-enwezi ala ndị Kenan ruo Zarefat.+ Ndị e si na Jeruselem dọrọ n’agha, bụ́ ndị nọ na Sefarad, ga-ebirizi n’obodo ndị dị na Negeb.+