Jona 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha wee kpọkuo Jehova, sị: “Biko, Jehova, biko, ka anyị ghara ịnwụ n’ihi nwoke a.* Ka ọbara onye na-emeghị ihe ọjọọ ghara ịdị n’isi anyị, ebe ọ bụ na i meela ihe masịrị gị, Jehova.”
14 Ha wee kpọkuo Jehova, sị: “Biko, Jehova, biko, ka anyị ghara ịnwụ n’ihi nwoke a.* Ka ọbara onye na-emeghị ihe ọjọọ ghara ịdị n’isi anyị, ebe ọ bụ na i meela ihe masịrị gị, Jehova.”