Jona 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị Ninive wee nwee okwukwe na Chineke.+ Ha kwuziri ka onye ọ bụla n’ime ha buo ọnụ ma yiri ákwà iru uju, malite n’onye kacha nta n’ime ha ruo n’onye kacha ukwuu. Jona Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:5 Ṅomie, p. 119-120 Ụlọ Nche,4/1/2009, p. 15
5 Ndị Ninive wee nwee okwukwe na Chineke.+ Ha kwuziri ka onye ọ bụla n’ime ha buo ọnụ ma yiri ákwà iru uju, malite n’onye kacha nta n’ime ha ruo n’onye kacha ukwuu.