-
Jona 3:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ka mmadụ niile yiri ákwà iru uju, ka ha jirikwa ya kpuchie anụmanụ ha. Ka ha rịọsie Chineke arịrịọ ike, hapụ ihe ọjọọ ha na-eme ma kwụsị tigbuo zọgbuo.
-