Jona 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe anwụ chawara, Chineke mekwara ka ifufe dị ọkụ nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ fee. Anwụ wee na-achasi Jona ike n’isi, ya achọwa ịtụbọ. Ọ nọ na-arịọ ka ya nwụọ.* Ọ nọ na-asị, “Ọ kaara m mma ịnwụ karịa ịnọ ndụ.”+
8 Mgbe anwụ chawara, Chineke mekwara ka ifufe dị ọkụ nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ fee. Anwụ wee na-achasi Jona ike n’isi, ya achọwa ịtụbọ. Ọ nọ na-arịọ ka ya nwụọ.* Ọ nọ na-asị, “Ọ kaara m mma ịnwụ karịa ịnọ ndụ.”+