Maịka 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ihe a ka Jehova gwara Maịka*+ onye Moreshet, n’oge Jotam,+ Ehaz,+ na Hezekaya+ bụ ndị eze Juda.+ Ọ gwara ya ihe a n’ọhụụ gbasara Sameria na Jeruselem:
1 Ihe a ka Jehova gwara Maịka*+ onye Moreshet, n’oge Jotam,+ Ehaz,+ na Hezekaya+ bụ ndị eze Juda.+ Ọ gwara ya ihe a n’ọhụụ gbasara Sameria na Jeruselem: