Maịka 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ maka na Jekọb nupụrụ isi mere ihe a niile ji na-eme,N’ihi mmehie ndị Izrel mere.+ Ole ndị mere Jekọb ji nupụ isi? Ọ́ bụghị ndị bi na Sameria?+ Ole ndị mekwara e ji nwee ebe ndị dị elu na Juda?+ Ọ́ bụghị ndị bi na Jeruselem? Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:5 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 12
5 Ọ bụ maka na Jekọb nupụrụ isi mere ihe a niile ji na-eme,N’ihi mmehie ndị Izrel mere.+ Ole ndị mere Jekọb ji nupụ isi? Ọ́ bụghị ndị bi na Sameria?+ Ole ndị mekwara e ji nwee ebe ndị dị elu na Juda?+ Ọ́ bụghị ndị bi na Jeruselem?