Maịka 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị bi na Marisha,+ m ga-ezitere unu onye ga-emeri unu.*+ Ebube Izrel ga-eru Adọlam.+