Maịka 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Meenụ onwe unu isi nkwọcha ma kpụchapụ ntutu isi unu n’ihi ụmụ unu unu hụrụ n’anya. Meenụ ka isi nkwọcha unu dị ka nke udele,N’ihi na e si ebe unu nọ dọrọ ụmụ unu n’agha.”+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:16 Ụlọ Nche,11/1/2007, p. 15
16 Meenụ onwe unu isi nkwọcha ma kpụchapụ ntutu isi unu n’ihi ụmụ unu unu hụrụ n’anya. Meenụ ka isi nkwọcha unu dị ka nke udele,N’ihi na e si ebe unu nọ dọrọ ụmụ unu n’agha.”+