Maịka 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha chọọ inweta ubi, ha anara ya n’ike.+ Ha chọọ inweta ụlọ, ha eweghara ya. Ha na-egwu mmadụ wayo nara ya ụlọ ya.+ Ha na-egwukwa mmadụ wayo nara ya ala ya. Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:2 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 12
2 Ha chọọ inweta ubi, ha anara ya n’ike.+ Ha chọọ inweta ụlọ, ha eweghara ya. Ha na-egwu mmadụ wayo nara ya ụlọ ya.+ Ha na-egwukwa mmadụ wayo nara ya ala ya.