Maịka 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ya, Jehova kwuru, sị: ‘M na-eme atụmatụ ka ọdachi dakwasị unu,+ ọdachi nke unu na-agaghị agbanahụ.*+ Unu agaghịzi adị mpako,+ n’ihi na ọ bụ oge ọdachi.+
3 N’ihi ya, Jehova kwuru, sị: ‘M na-eme atụmatụ ka ọdachi dakwasị unu,+ ọdachi nke unu na-agaghị agbanahụ.*+ Unu agaghịzi adị mpako,+ n’ihi na ọ bụ oge ọdachi.+