Maịka 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị si n’ezinụlọ Jekọb, ndị mmadụ hà na-ajụ, sị: “Jehova ọ́ naghịzi enwe ndidi?* Ọ̀ bụ ya mere ihe ndị a?” Okwu m ọ́ naghị eme ka ihe gaziere ndị na-eme ihe ziri ezi?
7 Ndị si n’ezinụlọ Jekọb, ndị mmadụ hà na-ajụ, sị: “Jehova ọ́ naghịzi enwe ndidi?* Ọ̀ bụ ya mere ihe ndị a?” Okwu m ọ́ naghị eme ka ihe gaziere ndị na-eme ihe ziri ezi?