Maịka 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụrụ na onye na-achụ ikuku, nke na-aghọkwa aghụghọ, aghaa ụgha, sị: “M ga-agwa unu okwu banyere mmanya ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ na-aba n’anya,” Ọ bụ ụdị onye a ka ndị a na-achọ ka ọ na-agwa ha okwu.+
11 Ọ bụrụ na onye na-achụ ikuku, nke na-aghọkwa aghụghọ, aghaa ụgha, sị: “M ga-agwa unu okwu banyere mmanya ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ na-aba n’anya,” Ọ bụ ụdị onye a ka ndị a na-achọ ka ọ na-agwa ha okwu.+