Maịka 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 ‘Chi ga-ejinahụ unu.+ Unu agaghị ahụ ọhụụ.+ Naanị ọchịchịrị ka unu ga-ahụ. Unu agaghịzi agba afa. Anyanwụ ga-ada n’ihi ndị amụma,Chi ga-ejibidokwa ha.+
6 ‘Chi ga-ejinahụ unu.+ Unu agaghị ahụ ọhụụ.+ Naanị ọchịchịrị ka unu ga-ahụ. Unu agaghịzi agba afa. Anyanwụ ga-ada n’ihi ndị amụma,Chi ga-ejibidokwa ha.+