-
Maịka 3:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ma mmụọ Jehova emeela ka ezigbo ike dịrị n’ime m.
Ọ na-enyekwara m aka ka m na-ekpe ikpe ziri ezi, na-akatakwa obi,
Iji gwa Jekọb isi o nupụrụ, gwakwa Izrel mmehie ya.
-