Maịka 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Biko nụrụnụ ihe a, ndị isi n’ezinụlọ Jekọb,Na ndị na-achị ndị Izrel,+Ndị kpọrọ ikpe ziri ezi asị, ndị na-agbagọkwa ihe ọ bụla kwụ ọtọ,+
9 Biko nụrụnụ ihe a, ndị isi n’ezinụlọ Jekọb,Na ndị na-achị ndị Izrel,+Ndị kpọrọ ikpe ziri ezi asị, ndị na-agbagọkwa ihe ọ bụla kwụ ọtọ,+