Maịka 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, ha amaghị uche Jehova. Ha aghọtaghịkwa nzube ya. N’ihi na ọ ga-achịkọta ha dị ka ùkwù ọka* a ka gbutere egbute, nke e bu na-aga n’ebe a na-azọcha ọka.
12 Ma, ha amaghị uche Jehova. Ha aghọtaghịkwa nzube ya. N’ihi na ọ ga-achịkọta ha dị ka ùkwù ọka* a ka gbutere egbute, nke e bu na-aga n’ebe a na-azọcha ọka.