Maịka 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Ugbu a, unu ndị bi n’obodo a nọchibidoro anọchibido,Unu na-ebekasị onwe unu ahụ́. A nọchibidola anyị.+ Ha ga-akụ onyeikpe Izrel mkpara na ntì.+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 14
5 “Ugbu a, unu ndị bi n’obodo a nọchibidoro anọchibido,Unu na-ebekasị onwe unu ahụ́. A nọchibidola anyị.+ Ha ga-akụ onyeikpe Izrel mkpara na ntì.+