Maịka 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ ga-ebili ma jiri ike Jehova zụọ ha ka atụrụ,+Jirikwa ebube nke aha Jehova bụ́ Chineke ya zụọ ha. Ha ga-ebi ebe ahụ, ahụ́ eruokwa ha ala.+ Ọ ga-abụ onye ukwu n’ebe niile n’ụwa.+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:4 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 18
4 Ọ ga-ebili ma jiri ike Jehova zụọ ha ka atụrụ,+Jirikwa ebube nke aha Jehova bụ́ Chineke ya zụọ ha. Ha ga-ebi ebe ahụ, ahụ́ eruokwa ha ala.+ Ọ ga-abụ onye ukwu n’ebe niile n’ụwa.+