Maịka 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ugwu niile, nụrụnụ ihe Jehova kwuru na e mere ya. Ntọala ụwa nke siri ike, nụrụkwanụ,+N’ihi na Jehova na ndị ya nwere okwu. Nụrụnụ ihe ọ sị na ndị Izrel mere ya:+
2 Ugwu niile, nụrụnụ ihe Jehova kwuru na e mere ya. Ntọala ụwa nke siri ike, nụrụkwanụ,+N’ihi na Jehova na ndị ya nwere okwu. Nụrụnụ ihe ọ sị na ndị Izrel mere ya:+