Maịka 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Bikonụ, ndị m, chetanụ nkata Belak eze Moab kpara+Nakwa ihe Belam nwa Biọ zara ya.+ Chetanụ ihe mere malite na Shitim+ ruo na Gilgal,+Ka unu wee mara na Jehova na-eme ihe ziri ezi.” Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:5 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 19
5 Bikonụ, ndị m, chetanụ nkata Belak eze Moab kpara+Nakwa ihe Belam nwa Biọ zara ya.+ Chetanụ ihe mere malite na Shitim+ ruo na Gilgal,+Ka unu wee mara na Jehova na-eme ihe ziri ezi.”