Maịka 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Olee ihe m ga-eji bịa n’ihu Jehova? Olee ihe m ga-eji kpọọrọ Chineke nọ n’elu isiala? M̀ ga-eji àjà a na-esucha ọkụ bịa n’ihu ya? M̀ ga-eji ụmụ ehi gbara otu afọ bịa n’ihu ya?+
6 Olee ihe m ga-eji bịa n’ihu Jehova? Olee ihe m ga-eji kpọọrọ Chineke nọ n’elu isiala? M̀ ga-eji àjà a na-esucha ọkụ bịa n’ihu ya? M̀ ga-eji ụmụ ehi gbara otu afọ bịa n’ihu ya?+