Maịka 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ị ga-akụ mkpụrụ, ma ị gaghị aghọrọ ya. Ị ga-azọcha mkpụrụ oliv, ma ị gaghị ete mmanụ ya. Ị ga-emepụta mmanya ọhụrụ, ma ị gaghị aṅụ mmanya.+
15 Ị ga-akụ mkpụrụ, ma ị gaghị aghọrọ ya. Ị ga-azọcha mkpụrụ oliv, ma ị gaghị ete mmanụ ya. Ị ga-emepụta mmanya ọhụrụ, ma ị gaghị aṅụ mmanya.+