Maịka 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Nke m agwụla. Adị m ka onyeGhọrọ mkpụrụ osisi n’oge ọkọchịMa tụtụkọta mkpụrụ vaịn fọrọnụ mgbe e wechara ihe ubi,Ma ọ hụghị ụyọkọ mkpụrụ vaịn ọ ga-aracha. Ọ hụghịkwa mkpụrụ fig mbụ na-agụ ya agụụ.*
7 Nke m agwụla. Adị m ka onyeGhọrọ mkpụrụ osisi n’oge ọkọchịMa tụtụkọta mkpụrụ vaịn fọrọnụ mgbe e wechara ihe ubi,Ma ọ hụghị ụyọkọ mkpụrụ vaịn ọ ga-aracha. Ọ hụghịkwa mkpụrụ fig mbụ na-agụ ya agụụ.*