Maịka 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye iro m ga-ahụ ya. Ihere ga-emegbukwa onye jụrụ m, sị: “Olee ebe Jehova Chineke gị nọ?”+ M ga na-ele onye iro m anya. A ga na-azọ ya ụkwụ otú e si azọ apịtị dị n’okporo ámá.
10 Onye iro m ga-ahụ ya. Ihere ga-emegbukwa onye jụrụ m, sị: “Olee ebe Jehova Chineke gị nọ?”+ M ga na-ele onye iro m anya. A ga na-azọ ya ụkwụ otú e si azọ apịtị dị n’okporo ámá.