Maịka 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Mba dị iche iche ga-ahụ ya, ihere emee ha n’agbanyeghị na ha dị ike.+ Ha ga-ekpuchi aka n’ọnụ ha. Ntị ga-echikwa ha.
16 Mba dị iche iche ga-ahụ ya, ihere emee ha n’agbanyeghị na ha dị ike.+ Ha ga-ekpuchi aka n’ọnụ ha. Ntị ga-echikwa ha.