Maịka 7:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha ga-aracha ájá dị ka agwọ.+ Ha ga-esi ná mgbidi ha ndị siri ike mara jijiji pụta dị ka anụ na-arị arị. Ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova bụ́ Chineke anyị. Ha ga-atụkwa ya* egwu.”+
17 Ha ga-aracha ájá dị ka agwọ.+ Ha ga-esi ná mgbidi ha ndị siri ike mara jijiji pụta dị ka anụ na-arị arị. Ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova bụ́ Chineke anyị. Ha ga-atụkwa ya* egwu.”+