Nehọm 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ Ọ na-abọkwa ọbọ. Jehova na-abọ ọbọ, na-ewekwa iwe.+ Jehova na-ata ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ewesokwa ndị iro ya iwe.
2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ Ọ na-abọkwa ọbọ. Jehova na-abọ ọbọ, na-ewekwa iwe.+ Jehova na-ata ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ewesokwa ndị iro ya iwe.