Nehọm 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ na-abara oké osimiri mba,+ meekwa ka ọ taa. Ọ na-eme ka osimiri niile taa.+ Beshan na Kamel na-akpọnwụ,+Okooko Lebanọn na-akpọnwụkwa.
4 Ọ na-abara oké osimiri mba,+ meekwa ka ọ taa. Ọ na-eme ka osimiri niile taa.+ Beshan na Kamel na-akpọnwụ,+Okooko Lebanọn na-akpọnwụkwa.