Nehọm 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ugwu ukwu na-ama jijiji n’ihi ya. Ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi ihu ya. Ala na ndị niile bi na ya ga-amakwa jijiji.+ Nehọm Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:5 Mmezu Mkpughe, p. 111
5 Ugwu ukwu na-ama jijiji n’ihi ya. Ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi ihu ya. Ala na ndị niile bi na ya ga-amakwa jijiji.+