Nehọm 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ònye ga-eguzoli ma iwe wee ya?+ Ònyekwa ga-eguzoli ma o bido iwe iwe?+ Ọnụma ya ga-enwu ka ọkụ. A ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.
6 Ònye ga-eguzoli ma iwe wee ya?+ Ònyekwa ga-eguzoli ma o bido iwe iwe?+ Ọnụma ya ga-enwu ka ọkụ. A ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.