Nehọm 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Onye na-ezi ozi ọma si n’ugwu na-abịa. Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Juda, mee ememme gị dị iche iche.+ Kwụọ ihe i kwere ná nkwa,N’ihi na onye na-abaghị uru agaghị alụso gị agha ọzọ. A ga-ebibi ya kpamkpam.” Nehọm Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:15 Ụbọchị Jehova, p. 178
15 Onye na-ezi ozi ọma si n’ugwu na-abịa. Onye ahụ na-ekwu na udo adịla.+ Juda, mee ememme gị dị iche iche.+ Kwụọ ihe i kwere ná nkwa,N’ihi na onye na-abaghị uru agaghị alụso gị agha ọzọ. A ga-ebibi ya kpamkpam.”