Nehọm 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Onye na-achụsasị ndị mmadụ abịala ịlụso gị* agha.+ Cheenụ ebe ndị a rụsiri ike nche. Cheenụ ụzọ nche. Keenụ ájị̀ n’ume.* Gbaakwanụ mbọ ka unu sikwuo ike.
2 Onye na-achụsasị ndị mmadụ abịala ịlụso gị* agha.+ Cheenụ ebe ndị a rụsiri ike nche. Cheenụ ụzọ nche. Keenụ ájị̀ n’ume.* Gbaakwanụ mbọ ka unu sikwuo ike.