-
Nehọm 2:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ụgbọ ịnyịnya agha na-agba ara ara n’okporo ámá.
Ha na-agbagharị n’ámá obodo.
Ha na-enwu ka ọkụ, na-egbukekwa ka àmụ̀mà.