-
Nehọm 2:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 E kpebiela ya: A gbaala ya ọtọ.
A kpụrụla ya laa. Ndị ohu ya nwaanyị na-ebe ákwá,
Ka ha na-eti aka n’obi. Ákwá ha na-ada ka ubé nduru.
-