Nehọm 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Obodo tọgbọ nkịtị, tọgbọrọkwa chakoo, e bibiekwala ya.+ Ezigbo ụjọ ji ha. Ikpere ha na-ama jijiji, úkwù ha na-amakwa jijiji. Ihu ha niile achagharịala.
10 Obodo tọgbọ nkịtị, tọgbọrọkwa chakoo, e bibiekwala ya.+ Ezigbo ụjọ ji ha. Ikpere ha na-ama jijiji, úkwù ha na-amakwa jijiji. Ihu ha niile achagharịala.