-
Nehọm 3:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ebe gị niile a rụsiri ike dị ka osisi fig ndị mkpụrụ mbụ ha charala acha.
Ọ bụrụ na a kwaa ha aka, mkpụrụ ha ga-adanye n’ọnụ onye ga-aracha ha.
-