Nehọm 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Sepụtara onwe gị mmiri maka mgbe ndị agha ga-anọchibido gị.+ Mee ka ebe gị a rụsiri ike sikwuo ike. Banye n’apịtị, zọọkwa ájá. Buru ihe e ji akpụ brik.
14 Sepụtara onwe gị mmiri maka mgbe ndị agha ga-anọchibido gị.+ Mee ka ebe gị a rụsiri ike sikwuo ike. Banye n’apịtị, zọọkwa ájá. Buru ihe e ji akpụ brik.