Nehọm 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọkụ ga-erepịakwa gị ebe ahụ. A ga-eji mma agha gbuo gị.+ Ha ga-ebibi gị dị ka ụmụ igurube si eripịa ihe.+ Gbaa mbọ ka ị dị ọtụtụ ka ụmụ igurube. Gbaa mbọ ka ị dị ọtụtụ ka igurube.
15 Ọkụ ga-erepịakwa gị ebe ahụ. A ga-eji mma agha gbuo gị.+ Ha ga-ebibi gị dị ka ụmụ igurube si eripịa ihe.+ Gbaa mbọ ka ị dị ọtụtụ ka ụmụ igurube. Gbaa mbọ ka ị dị ọtụtụ ka igurube.