-
Nehọm 3:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ndị nche gị dị ka igurube.
Ndị agha gị dịkwa ka ìgwè igurube.
N’ụbọchị oyi, ha na-anọ ná mgbidi e ji nkume rụọ.
Ma anwụ chawa, ha efepụ.
O nweghịkwa onye ma ebe ha na-efega.
-