Nehọm 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze Asiria, ndị na-azụrụ gị atụrụ na-ero ụra. Ndị gị a ma ama nọ n’ụlọ ha. A chụsasịala ndị gị n’ugwu. O nweghịkwa onye na-achịkọta ha.+
18 Eze Asiria, ndị na-azụrụ gị atụrụ na-ero ụra. Ndị gị a ma ama nọ n’ụlọ ha. A chụsasịala ndị gị n’ugwu. O nweghịkwa onye na-achịkọta ha.+