Habakọk 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi ya, o nweghị onye na-edebe iwu,A naghịkwa ekpe ikpe ziri ezi. Ndị ajọ omume gbara ndị ezi omume gburugburu. Ọ bụ ya mere na a naghịzi ekpe ikpe ziri ezi.+ Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:4 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 8-9
4 N’ihi ya, o nweghị onye na-edebe iwu,A naghịkwa ekpe ikpe ziri ezi. Ndị ajọ omume gbara ndị ezi omume gburugburu. Ọ bụ ya mere na a naghịzi ekpe ikpe ziri ezi.+