Habakọk 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha na-aga n’ihu n’ihu ka ifufe, gaferekwa ala ahụ. Ma ikpe ga-ama ha+ N’ihi na ha kwuru na ọ bụ chi ha nyere ha ike.”*+ Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:11 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 11
11 Ha na-aga n’ihu n’ihu ka ifufe, gaferekwa ala ahụ. Ma ikpe ga-ama ha+ N’ihi na ha kwuru na ọ bụ chi ha nyere ha ike.”*+