Habakọk 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova, ọ́ bụghị kemgbe ebighị ebi ka ị dị?+ Chineke m, Onye Nsọ m, ị naghị anwụ anwụ.*+ Jehova, ị họpụtara ha ka ha mee ihe i kpebiri. Oké Nkume m,+ ọ bụ maka ịta anyị ahụhụ* ka i ji mee ka ha dịrị.+ Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:12 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2018, p. 15 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 11-123/1/1991, p. 29
12 Jehova, ọ́ bụghị kemgbe ebighị ebi ka ị dị?+ Chineke m, Onye Nsọ m, ị naghị anwụ anwụ.*+ Jehova, ị họpụtara ha ka ha mee ihe i kpebiri. Oké Nkume m,+ ọ bụ maka ịta anyị ahụhụ* ka i ji mee ka ha dịrị.+