Habakọk 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Anya gị dị ezigbo nsọ nke na ọ naghị ele ihe ọjọọ. I nweghịkwa ike ịhapụ ihe ọjọọ ka ọ dịrị na-aga.+ Gịnịzi mere i ji hapụ ndị aghụghọ?+ Gịnịkwa mere i ji na-agbachi nkịtị mgbe onye ajọ omume na-eloda onye ka ya mma?+ Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:13 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2018, p. 15 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 12
13 Anya gị dị ezigbo nsọ nke na ọ naghị ele ihe ọjọọ. I nweghịkwa ike ịhapụ ihe ọjọọ ka ọ dịrị na-aga.+ Gịnịzi mere i ji hapụ ndị aghụghọ?+ Gịnịkwa mere i ji na-agbachi nkịtị mgbe onye ajọ omume na-eloda onye ka ya mma?+